Ndị Ìgbò

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Ndị Igbo)
Jump to navigation Jump to search

N'ala Naigeria, ndị Ìgbò bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiÌgbò bu asusu olu Ìgbò. Nke ọzọ bu "broken English" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bèkeè, site na-enyemaka nke amumamu olu bèkeè.

Ufọdi obodo ndi Ìgbò na Naigeria nọ nke nnuku bu, Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Ọmambala, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugu, ma na Ọ̀hà Imo. Ọ̀hà Delta (Anioma) na Ọ̀hà Rivers.[1]

Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere; Igala, itshekiri, ibibio, idoma, tiv,d.g.z.

Ákíkó mbu[mèzi | mèzi mkpụrụ]

9th century bronze ceremonial pot, Ìgbò-Ukwu, Naigeria
Ijele

Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala Naijiria, ndi Ìgbò no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Ìgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.

A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Ìgbò bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Ìgbò. Onweghi onye ma ndi Ìgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi Ìgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Ìgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.

Ndi Ìgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku Ọ̀hà Edo, Ọ̀hà Akwa Ibom, Ọ̀hà Cross River, Ọ̀hà Bayelsa nakwa Ọ̀hà Benue. Ebe ndi Ìgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Ọ̀hà Lagos, Ọ̀hà Kano, Ọ̀hà Kaduna na steti dum di na Naigeria).

Ndi Ìgbò bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrịka, Obodo Békè, Amerikạ ma o bu Asia, i ga-ahu imilikiti ndi Ìgbò. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Ìgbò anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Ìgbò nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Ìgbò. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Ìgbò ma ǫdinma ndi-Ìgbò na-aga n'iru.

Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Nka Ìgbò[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Onye Ìgbò[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Lee nke özö[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Literature[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  • Chidi Leonard Ilechukwu: Ìgbò - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.

References[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter Ibos. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.