Forest Whitaker

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Forest Whitaker, Maachị 2007

Forest Whitaker (mù yá na 15 Julaị 1961) bu onye Amerikạ bu ọmẹka. O mẹrịrị ihe onyinye ha na kpo Oscar maka o no na enyọ-na-ga ha kporo The Last King of Scotland, o mere ka Idi Amin na enyọ-na-ga nka hu. O mẹrịrị kwa ihe onyinye Golden Globe, na BAFTA. O bu Afrikan Amerikan ánó onye mẹrịrị onyinye Oscar maka Ọmẹka nke Nwoke di Mma, nạ o ná jé na Ijẹ Sidney Poitier, Denzel Washington, and Jamie Foxx. Mmpá Forest Whitaker bụ kwa onye Igbo ma mma ya bu onye Ghana.