Erykah Badu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Erica Abi Wright (múrú ya an Önwa abụọ 26, 1971), Erykah Badu búrú ihe madu ya na nke ofuma (/ˈɛrɨkə bɑːˈduː/ bu ọtụ ha si é kú ya), bu onye America na doté egwu, na onye né dozi egwu na oméka. Orü ya mékotàrà ihe R&B, Hip Hop na Jazz. Madu màrà ya ofuma maka ihe ó mere maka egwu neo soul, na otú o shi ná kpa agwà di íche, egwu ihe nche na aka nka ya. Madu si nwanyi á bu "First Lady of Neo-Soul" ("Nwanyi Ishi Neo-Soul") mana "Queen of Neo Soul" ("Ezenwanyi Neo Soul".)

Na ishi mgbe ó né bído Í kwu egwu, Í weríkí ma Badu maka nkechi ishi na cha ichíche o né tí mgbeowula. Madu si otu ó shi né dozi egwu ya di kà Billie Holiday. Ö di na etítì ọtú Soulquarians mgbe mbu, na o mere oméka na ime enyo iche di ka Blues Brothers 2000, The Cider House Rules, na House of D, o mèkwàrà enyo ihe nche Before the Music Dies.